"Ugbua ka o fochara m n'anya na nwanne m nwoke nke nta alaala mmụọ." Nke a bụ akwa arịrị Ike Ekweremadu kwara n'ụbọchị Sọnde gbasara ọnwụ nwanne ya nwoke bụ Mathias Ekweremadu. Edemede a nwere ihe ndị ...
Mahadum University of Calabara' akwụsịla onyenkuzi ha bụ Ọkamuta Cyril Ndifon ọrụ n'ike maka ihe ha kpọrọ ' ịda iwu ' mahadum ahụ. Nkwusi ọrụ n'ike so ngagharịiwe nke ụmụakwụkwọ ụmụnwaanyị na-agụ na ...
Results that may be inaccessible to you are currently showing.
Hide inaccessible results