Ike akụnaụba mmadụ oge onye ahụ nwụrụ bụ otu n’ime ihe na-ebute esemokwu n'ezinaulo ma bụrụkwa otu ihe na-etisa nwanne na nwanne. Ọtụtụ ezinaulo nọ n’ụlọikpe maka ọgbaaghara sitere na etu nne ha maọbụ ...